image
weac 2016 igbo answers

weac 2016 igbo answers

By MASTER in 5 Apr 2016 | 07:15
share
MASTER JOSSY

MASTER JOSSY

Student
Faithful User
Forums Best User
Forum Loyal User
Posts: 53
Member since: 25 Jan 2016
2016/2017 Waec Igbo Language=>> IGBO LANGUAGE ANSWERS
COMPLETED....

(2a) Iwu ndakorita udaume
bu iwu na-ekwu na udaume
niile di n'otu
mkpuruokwu ga-esiriri n'otu otu. 

(2b)
(i) Akwukwo
(ii) ekike
(iii) ebube
(iv) Ejije
(v) Amaka 

(2c)
(i) Agboro
(ii) Agidi
(iii) Oroma
(iv) Suya
(v) Osikapa 

(5a) Okwu mbite bu okwu
ndi
ha si n'asusu ndi gbara ha
okirikiri ma o bu
Mba ndi ozo were nweta. 

(5b)
(i) Agidi
(ii) Ashawo
(iii) Suya
(iv) Oroma
(v) Akamu (vi) Potokiri
(vi) Akawo
(vii) Jigida
(viii) Iyabasi
(ix) Osikapa
(x) Agboro 

(6) Mbe na Amuma bu enyi.
Amuma na-abia na ulo mbe
eri nri.
O putara otu ubochi mbe
wee gwa Amuma na o ga-
abia na be ya otu ubochi. Amumu chiri ya ochi we juo
ya otu o ga-esi bia na be ya
maka na omaghi uzo ma
Mbe gwara ya na o ga-ahu
ya n'ulo ya otu ubochi.
Otu ubochi, mbe gwara nwunye ya na ya kechi ya
n'ime akpa, na Amuma bia,
ya gwa ya na onoghi ya ma
nye ya ngwugwu ahu.
Amuma biara na nke mbe,
nwunye mbe mere otu di ya gwara ya. Obi toro amuma
uto oge nwunye mbe nyere
ya ngwugwu, o were ya wee
naa.
Oge o lutere n'ulo ya, o
mepere ya wee hu mbe n'ime ya. Iwe were ya nke nkwu.
Mana mbe rioro ya ka o
kpochihaa ya.
O rue oge mmiri na-ezo,
Amuma kpochihaa Mbe
ezinulo ya. Ya mere o ji buru na mmiri
na-ezo mbe a nakpuo maka
esemokwu ya na Amuma.
==================
(3a)
(i) ASPEEKITI NGANWAYE:-
Chekwube na-aku azu
(ii)
ASPEEKITI MMAAHU:-Agwo na-
ata ata
(iii) ASPEKITI MMECHA:-
Nwoke a enweela ego
(3b) (i) O na-eme ka obodo
igbo niile hota
ihe
ibe ha na-asu
(ii) O na-enye aka na ide asusu
igbo.
( 8 )
(i) O na-edughie ndi no na di.
(ii) O mere Obiageli rapu di ya
bu Kasie.
(iii) O na-agba n'ezi.
(iv) Omutago umu mana na-
akpa agwa ka
agboghobia.
(v) Anya erughi ya n'ala.
5 Apr 2016 | 07:15
0 Likes
 
 
I no dey write waec I for don copy and paste this one for my answer sheet
5 Apr 2016 | 07:23
0 Likes
Gud one.. I bụ nwa-afọ igbo
5 Apr 2016 | 07:44
0 Likes
Hmmmmmmm..........
5 Apr 2016 | 07:53
0 Likes
Nna ehh. Mme su go.. Nde ewo
5 Apr 2016 | 08:09
0 Likes
Hehehh.. Issorait..
5 Apr 2016 | 08:10
0 Likes

Report

Please describe about the report short and clearly.

(234) 9121762581
[email protected]

GDPR

When you visit any of our websites, it may store or retrieve information on your browser, mostly in the form of cookies. This information might be about you, your preferences or your device and is mostly used to make the site work as you expect it to. The information does not usually directly identify you, but it can give you a more personalized web experience. Because we respect your right to privacy, you can choose not to allow some types of cookies. Click on the different category headings to find out more and manage your preferences. Please note, that blocking some types of cookies may impact your experience of the site and the services we are able to offer.